CORRIGER LES PAROLES

Paroles : Omandimma

Reeh
Omandimma
Omandimma
(Ma-Ma, Masterkraft on the beat)

Heh heh
Omandimma
Anyi nwulisia igbaba mu aka
Odikwa egwuo nya na mma metu gi aka
Baby yo kam sekwa cigar kam na enye kwa gi anya
Na ejebe kam seka the net, oga etelu'm aka

Nyemu ya
Nyemu ya
Nyemu ya
Nyemu ya
Nyemu ya
Nyemu ya
Nyemu ya
Nyemu ya
Nwata bukwa asa nwa (hey)
Putu putu asa nwa (oh)
Nwata bukwa asa nwa (hey)
(Yeah)
Putu putu asa nwa (oh)
Nwa
Everyday ina post tu m
Kwusi ibu call mu ma na awalu mu anya
Obuzi ebulu je ebulu na
Baby gwam maka ina atatum aka
Oburo kwa ilicha ego'm o ikucha
Okpa na rap umu ngbalu zia aka
Heh
Udi ihe ina act bu ihe Melu Men ji atu mmadu utu aka
Imelu order Champagne
I no complain
Order another round
Iko my chain
Nyemu high hopes
So I maintain
For your beauty, the thing dey bust my brain
Na suo oyibo isuo ede
Ka anyi nawa imebe lumu holy nwa eje
Instead iturapu'm solu meche
For your mind iligo numu Waga lele, lele

Heh heh
Omandimma
Anyi nwulisia igbaba mu aka
Odikwa egwuo nya na mma metu gi aka
Baby yo kam sekwa cigar kam na enye kwa gi anya
Na ejebe kam seka the net, oga etelu'm aka
Nyemu ya
Nyemu ya
Nyemu ya
Nyemu ya
Nyemu ya
Nyemu ya
Nyemu ya
Nyemu ya
Nwata bukwa asa nwa (hey)
Putu putu asa nwa (oh)
Nwata bukwa asa nwa (hey)
Putu putu asa nwa (oh)
(Zoro akpa swag)

Nwanyi awka
Nyemu one bo
Nyemu Benson njekolu puta nkwuo gi ugwo
Maka if Dina ife so na ife Melu'm
Ife melu mu na Waga ife di na ukwu tuo nya ujo
Anokwa lum onwe mu na mpe, mpe
Na e sip pu Hennessey mu ote mu dirty na efe
Kam kwulu oto rakie
Mu nwa fu di nwa breakie
Sia nwa inwe ya
Ana echa kwa nu ya eche
Ha ha
Nsi fa rap pu cigar bute shisha
Oh yeah
Abum a baller baby, choba keeper
Oh yeah
Nke bu eziokwu buna ego anyi no ani na espendi
My friend Paul nyemu wenalu Peter
Ehen
Ah baby yo okwa e ga eso di'm na today
Osi mba na ona like ilaru next to bae
Ifugo nia ilotego na e nwelu bae
E nyerom my money kpa ta ga adi gi ka yesterday
Makachi
Heh heh
Omandimma
Anyi nwulisia igbaba mu aka
Odikwa egwuo nya na mma metu gi aka
Baby yo kam sekwa cigar kam na enye kwa gi anya
Na ejebe kam seka the net, oga etelu'm aka

Nyemu ya
Nyemu ya
Nyemu ya
Nyemu ya
Nyemu ya
Nyemu ya
Nyemu ya
Nyemu ya
Nwata bukwa asa nwa (hey)
Putu putu asa nwa (oh)
Nwata bukwa asa nwa (hey)
Putu putu asa nwa (oh)

Obulu na ino na ebea na ina alike Oringo
Bunie aka gi enu come on bunie aka gi enu OPP
Obulu na ino na ebea na ina alike Oringo
Bunie aka gi enu come on bunie aka gi enu OPP

Nyemu ya
Nyemu ya
Nyemu ya
Nyemu ya
Nyemu ya
Nyemu ya
Nyemu ya
Nyemu ya
Nwata bukwa asa nwa (hey)
Putu putu asa nwa (oh)
Nwata bukwa asa nwa (hey)
Putu putu asa nwa (oh)

OPP members worldwide
Salute, oh
Oringo continues afterall
Alcohol
Alcohol
Don't you know about happy ending?
Imakwa no gi na your excellency n'ekwu ifa...
We go according the performance