AJOUTER PAROLES
Top 100
Sorties d'albums
artistes
Communauté
Espagnol
Portuguais
Anglais
Correction Paroles
Omandimma
par
Phyno
Retour
Paroles
Reeh Omandimma Omandimma (Ma-Ma, Masterkraft on the beat) Heh heh Omandimma Anyi nwulisia igbaba mu aka Odikwa egwuo nya na mma metu gi aka Baby yo kam sekwa cigar kam na enye kwa gi anya Na ejebe kam seka the net, oga etelu'm aka Nyemu ya Nyemu ya Nyemu ya Nyemu ya Nyemu ya Nyemu ya Nyemu ya Nyemu ya Nwata bukwa asa nwa (hey) Putu putu asa nwa (oh) Nwata bukwa asa nwa (hey) (Yeah) Putu putu asa nwa (oh) Nwa Everyday ina post tu m Kwusi ibu call mu ma na awalu mu anya Obuzi ebulu je ebulu na Baby gwam maka ina atatum aka Oburo kwa ilicha ego'm o ikucha Okpa na rap umu ngbalu zia aka Heh Udi ihe ina act bu ihe Melu Men ji atu mmadu utu aka Imelu order Champagne I no complain Order another round Iko my chain Nyemu high hopes So I maintain For your beauty, the thing dey bust my brain Na suo oyibo isuo ede Ka anyi nawa imebe lumu holy nwa eje Instead iturapu'm solu meche For your mind iligo numu Waga lele, lele Heh heh Omandimma Anyi nwulisia igbaba mu aka Odikwa egwuo nya na mma metu gi aka Baby yo kam sekwa cigar kam na enye kwa gi anya Na ejebe kam seka the net, oga etelu'm aka Nyemu ya Nyemu ya Nyemu ya Nyemu ya Nyemu ya Nyemu ya Nyemu ya Nyemu ya Nwata bukwa asa nwa (hey) Putu putu asa nwa (oh) Nwata bukwa asa nwa (hey) Putu putu asa nwa (oh) (Zoro akpa swag) Nwanyi awka Nyemu one bo Nyemu Benson njekolu puta nkwuo gi ugwo Maka if Dina ife so na ife Melu'm Ife melu mu na Waga ife di na ukwu tuo nya ujo Anokwa lum onwe mu na mpe, mpe Na e sip pu Hennessey mu ote mu dirty na efe Kam kwulu oto rakie Mu nwa fu di nwa breakie Sia nwa inwe ya Ana echa kwa nu ya eche Ha ha Nsi fa rap pu cigar bute shisha Oh yeah Abum a baller baby, choba keeper Oh yeah Nke bu eziokwu buna ego anyi no ani na espendi My friend Paul nyemu wenalu Peter Ehen Ah baby yo okwa e ga eso di'm na today Osi mba na ona like ilaru next to bae Ifugo nia ilotego na e nwelu bae E nyerom my money kpa ta ga adi gi ka yesterday Makachi Heh heh Omandimma Anyi nwulisia igbaba mu aka Odikwa egwuo nya na mma metu gi aka Baby yo kam sekwa cigar kam na enye kwa gi anya Na ejebe kam seka the net, oga etelu'm aka Nyemu ya Nyemu ya Nyemu ya Nyemu ya Nyemu ya Nyemu ya Nyemu ya Nyemu ya Nwata bukwa asa nwa (hey) Putu putu asa nwa (oh) Nwata bukwa asa nwa (hey) Putu putu asa nwa (oh) Obulu na ino na ebea na ina alike Oringo Bunie aka gi enu come on bunie aka gi enu OPP Obulu na ino na ebea na ina alike Oringo Bunie aka gi enu come on bunie aka gi enu OPP Nyemu ya Nyemu ya Nyemu ya Nyemu ya Nyemu ya Nyemu ya Nyemu ya Nyemu ya Nwata bukwa asa nwa (hey) Putu putu asa nwa (oh) Nwata bukwa asa nwa (hey) Putu putu asa nwa (oh) OPP members worldwide Salute, oh Oringo continues afterall Alcohol Alcohol Don't you know about happy ending? Imakwa no gi na your excellency n'ekwu ifa... We go according the performance
clip
Ton pseudo sera publié. Laisses les champs vide pour rester anonyme.
Soumettre
Modal title
×
Ajouter un média
Video URL?
(YouTube, Vimeo, Instagram, DailyMotion, Soundcloud)
×
Se souvenir de moi
Mot passe oublié
Connectes-toi
M'inscrire