CORRIGER LES PAROLES

Paroles : Ochie Dike (Mama)

Nnem nneoma
Okwa gi n'edu'm ka mmuo
Isim atul'ujo nwa jee nke oma
Man'ekpelum ekpere kam no oma
Hey onwelu ife ikwelu k'okom
Inwelugodi ije yoolum
I nwe mama letekwa nne gi oh

Chukwu biko gozie ochie Dike mama
Nna gozie nnem ochie Dike nnem
Chukwu biko gozie daalu nnem
Ochie Dike mama daalu nnem oh
Nna gozie nnem Chukwu gozie gi
Ochie Dike nnem ochie Dike nnem oh

Ahnn Olisah gozielum nwanyi ahu m'si n'imе ya puta uwa
Maka afufu n'ile ota'alum n'elu uwa
Okwa ekpеle gi n'edu'm ije n'elu uwa
Si'm welu obi ume ala sobe ndi uwa
Zuom n'uzo Chi si'm hapu ihe nke uwa
Si'm solu obim esokwala ndi uwa
Ebe obula osolum noro n'elu uwa
Iga anom na-aru k'ibu oburu puta uwa hmn hmnn hmnn hmmmmnn
Ina ebuzo agum before igunye onwe gi
Mgbe ozulum I hapurum oke gi
Mgbe umu uwa biara ka ha megidem mn hmnn hmnn hmmmmnn
Isi'm akujola my face e ndu nwoke
Lee lee okwa o gbajie dolo hmn hmnn hmnn hmmmmnn
Ikwu n'ibe gbarapum gi ka m'na agbakuru
Obu gini ka m'ga eji ekele mama'm
Chineke nna biko gozielum mama'm

I mana onwa-ite naani oh
Ka nnem bulum n'afo
Nnem tala afufu n'uwa
Wee muo'm ezigbo nnem
O bu gini ka m'ga eji
Wee kele nne mulum oh
Ochie Dike nnem
Obu ego obu akwa ojiro
Agam ayonu yonu yonu onye kelum oh Chineke nnam
Biko gozielum nnem oh gozie gozie
Ochie Dike nnem oh nnem oh

Chukwu biko gozie ochie Dike mama
Nna gozie nnem ochie Dike nnem
Chukwu biko gozie ochie Dike mama
Nna gozie nnem ochie Dike nnem

Huhhh elee yeah
Nwa ma mma okwa mama o'kwa mama
Nwa ba'uru o'kwa mama o'kwa mama
N'asa ma'esi nri bukwa mama o'kwa mama
N'azulu nwa azu bukwa mama o'kwa mama
Nwata sobe ndi ajo otu mebe aka ntutu
Onye oga emechu ihu bu mama eh
And nwanyi tocha we muta nwa nke ya
Onye ga-abia omugwo bu mama hmn hmnn hmnn hmmmm
M'ga n'etu gi mama the mama
Ofu ka idi I no get another hmn hmnn hmnn hmmmm
Obu ginwa bu agu nwanyi mji eje mba
Moulduo down m'mata the weather hmn hmnn hmnn hmmmm
M'malofu your sacrifice and your advice
You fall for my right just to make things right hmn hmnn hmnn hmmmm
Ibulu onu ka my future di bright
I promise to make yours a paradise
I mana onwa-ite naani oh nine months

Ka nnem bulum n'afo elee
Nnem tara afufu n'uwa wee
Muo'm ezigbo nnem eziokwu
O bu gini ka m'ga eji
Wee kele nne mulum oh ehn
Ochie Dike nnem otua k'odi otua k'odi
Obu ego obu akwa ojiro at all
Agam ayonu yonu yonu onye kelum oh Chineke nnam
Biko gozielum nnem oh gozie gi mama Ngozi Ngozi
Ochie Dike nnem ogologo ndu n'aru isi ike
Ogan'eso gi nne oh nnem oh

Chukwu biko gozie gozielum nnem oh
Ochie Dike mama gozielum nnem eh onye mulum eh
Nna gozie nnem gozie ya gozie ya mama'm oh
Ochie Dike nnem
Chukwu biko gozie ochie dike mama
Nna gozie nnem ochie Dike nnem uhh uhhh uhh uhhhhh

Mama'mu bu ochie Dike
Oma k'esi ejide ezi n'ulo uhh uhhh uhh uhhhhh
Oshie ike obulu ngwa afia ya ke n'isi
Tupu olota nri ejuputa ezi n'ulo uhh uhhh uhh uhhhhh
Mama'mu bu ochie Dike hmm hmm hmm hmmmm
Mgbe uwa n'acho ife fa ga-eme ibe fa
Nnukwu okwu putalu oyi adirozi
Nwanne adirozi ibe adiro uhh uhhh uhh uhhhhh
Ochie dike nnem silu'm ebe nwam kwu
O' ebe ahu kam ga-akwu