CORRIGER LES PAROLES

Paroles : Egedege

Master
Larry Gaaga

Ijele erubego ọbụ mụ n'onye ga agba egwú eh?
Obudu mụ n’onye ga-agba egwu oh
Mụ na onye ga-agba egwu mụ
Ijele mụ eru eh eh
Theresa Onuora nọ mụ n'ekwu oh
Onye oma m ji eje mbali n'ijele mụ eru eh
O na ji mara mba nọ mụ na-agu nwanne oh
Mụ na etinu egwu nu, mụ na onye ga agba egwú oh
Onye ga agba eh

Ina eme guy achọrọ m ịma (Aiyo)
O chongonoko achọrọ m ịma (Aiyo)
I gbagoro gbada achọrọ m ịma (Aiyo)
I chowa ịma nu ije na nke Emma (Aiyo)
Ijele ndị Igbo anyị apụtago egwu (Aiyo)
Ezege ndị Igbo anyị apụtago egwu (Aiyo)
Theresa Onuora na-agbanite egwu (Aiyo)
Phyno:
Se se
Flavour:
Larry Gaaga ihe nwe ejewe eme

Ị na eme ife me mụ Invite make eh sure na ụmụ asa ya abịa
And i hazichaa table m dese bottle men ga ala
Ị hang a men Marụ na agbo-aza aya aza
Ọzọ na pounds ama aga Just marụ na alert ama aba
Nwa hapụ ife akọlụ I
Bunye ukwu ka m bọli I
Na abịa nu abịa ka m koli i
Na Amaka maka na m chọlụ i
Just maka na I wan jolli
O sị "you are not the one for me"
Ọkwa ị zarọ m mgbe m kpolu ị
Bịa gwanuụ ịfe m melụ I
Ebee!

Ijele erubego ọbụ mụ n’onye ga agba egwú eh?
Obudu mụ n'onye ga-agba egwu oh
Mụ na onye ga-agba egwu mụ
Ijele mụ eru eh eh
Theresa Onuora nọ mụ n'ekwu oh
Onye oma m ji eje mbali n'ijele mụ eru eh
O na ji mara mba nọ mụ na-agu nwanne oh
Mụ na etinu egwu nu, mụ na onye ga agba egwú oh
Onye ga agba eh
Ai ye ye ye ye ye ye ye
Na eteru m eh (Na eteru m egwu)
Na agbaru egwu (Na agbaru egwu)
Yọwarụ eh (Yọwarụ eh)
Kwashashi nwe
Ashi m n'eteru m eh (Na eteru m egwu)
Na agbaru egwu (Na agbaru egwu)
Chi saru m eh (Yọwarụ eh)
Shashi nwe
Ịma kwa na ihe nke nụ a karịa m aka eh
Ejebe ejebe anaba anaba ebure jebe
Ịma kwa na nwa nke nụ emeruo m arụ eh
Ọcha ka omaka, nke gị amaka, ịma na I maka

Abụọ, Atọ, Anọ, Ise, Isii, Asaa
From Monday ruo to Sunday
Anyị na eri ife ka ọ bazaar (bazaar)
Spending money by the bar
M tinyeru nwa nọ na the bar
Guy atachigo m
Voice m akpochigo m ka m enwezilu catarrh
Nwa hapụ ife akọlụ I
Bunye ukwu ka m bọli I
Na abịa nu abịa ka m koli i
Na Amaka maka na m chọlụ i
Just maka na I wan jolli
O sị "you are not the one for me"
Ọkwa ị zarọ m mgbe m kpolu ị
Bịa gwanuụ ịfe m melụ I
Ebee!
Ijele erubego ọbụ mụ n'onye ga agba egwú eh?
Ọbụdụ mụ n'onye ga-agba egwu oh
Mụ na onye ga-agba egwu mụ
Ijele mụ eru eh eh
Theresa Onuora nọ mụ n'ekwu oh
Onye oma m ji eje mbali n’ijele mụ eru eh
O na ji mara mba nọ mụ na-agu nwanne oh
Mụ na etinu egwu nu, mụ na onye ga agba egwú oh
Onye ga agba eh

Larry Gaaga gị ka egwu na-akpọ oh
Onye oma m ji eje mbali n’ijele mụ eru eh
Ijele ndị Igbo ka egwu na-akpọ oh
Flavour nwa nne m n'ijele mụ n’eru eh
Anyị ga aguzi egwu nweru ego na ajụ nwa nne oh
Ijele erubego ọbụ mụ n'onye ga agba egwú eh?
Igbo zuru ezu ka egwu na-akpọ oh
Ndi oma m ji agbaru ghali n'ijele mụ eru eh
Ezege ndị Igbo ka egwu na-akpọ oh
Phyno ji egwu oh mụ na onye ga agba egwú oh
Onye ga agba eh (Mix Monster) eeeh

Ihe Onye nwe k'oji ana aka
Ife dị mma dị mma
Larry Gaaga, Theresa Onuora na-agụ egwu Egedege, Flavour na Phyno (Gaaga Music)
Mana ndị be anyị sị na onye obula na alọ kalịlị ya anya ọ na eme gịnị? ọ na e kili ya e kili
Ife Onye tụlụ ego ya abulo ụsa
Afa m bụ Peter Edochie, and akpọ m Ebubedike