AJOUTER PAROLES
Top 100
Sorties d'albums
artistes
Communauté
Espagnol
Portuguais
Anglais
Correction Paroles
Egedege
par
Larry Gaaga
Retour
Paroles
Master Larry Gaaga Ijele erubego ọbụ mụ n'onye ga agba egwú eh? Obudu mụ n’onye ga-agba egwu oh Mụ na onye ga-agba egwu mụ Ijele mụ eru eh eh Theresa Onuora nọ mụ n'ekwu oh Onye oma m ji eje mbali n'ijele mụ eru eh O na ji mara mba nọ mụ na-agu nwanne oh Mụ na etinu egwu nu, mụ na onye ga agba egwú oh Onye ga agba eh Ina eme guy achọrọ m ịma (Aiyo) O chongonoko achọrọ m ịma (Aiyo) I gbagoro gbada achọrọ m ịma (Aiyo) I chowa ịma nu ije na nke Emma (Aiyo) Ijele ndị Igbo anyị apụtago egwu (Aiyo) Ezege ndị Igbo anyị apụtago egwu (Aiyo) Theresa Onuora na-agbanite egwu (Aiyo) Phyno: Se se Flavour: Larry Gaaga ihe nwe ejewe eme Ị na eme ife me mụ Invite make eh sure na ụmụ asa ya abịa And i hazichaa table m dese bottle men ga ala Ị hang a men Marụ na agbo-aza aya aza Ọzọ na pounds ama aga Just marụ na alert ama aba Nwa hapụ ife akọlụ I Bunye ukwu ka m bọli I Na abịa nu abịa ka m koli i Na Amaka maka na m chọlụ i Just maka na I wan jolli O sị "you are not the one for me" Ọkwa ị zarọ m mgbe m kpolu ị Bịa gwanuụ ịfe m melụ I Ebee! Ijele erubego ọbụ mụ n’onye ga agba egwú eh? Obudu mụ n'onye ga-agba egwu oh Mụ na onye ga-agba egwu mụ Ijele mụ eru eh eh Theresa Onuora nọ mụ n'ekwu oh Onye oma m ji eje mbali n'ijele mụ eru eh O na ji mara mba nọ mụ na-agu nwanne oh Mụ na etinu egwu nu, mụ na onye ga agba egwú oh Onye ga agba eh Ai ye ye ye ye ye ye ye Na eteru m eh (Na eteru m egwu) Na agbaru egwu (Na agbaru egwu) Yọwarụ eh (Yọwarụ eh) Kwashashi nwe Ashi m n'eteru m eh (Na eteru m egwu) Na agbaru egwu (Na agbaru egwu) Chi saru m eh (Yọwarụ eh) Shashi nwe Ịma kwa na ihe nke nụ a karịa m aka eh Ejebe ejebe anaba anaba ebure jebe Ịma kwa na nwa nke nụ emeruo m arụ eh Ọcha ka omaka, nke gị amaka, ịma na I maka Abụọ, Atọ, Anọ, Ise, Isii, Asaa From Monday ruo to Sunday Anyị na eri ife ka ọ bazaar (bazaar) Spending money by the bar M tinyeru nwa nọ na the bar Guy atachigo m Voice m akpochigo m ka m enwezilu catarrh Nwa hapụ ife akọlụ I Bunye ukwu ka m bọli I Na abịa nu abịa ka m koli i Na Amaka maka na m chọlụ i Just maka na I wan jolli O sị "you are not the one for me" Ọkwa ị zarọ m mgbe m kpolu ị Bịa gwanuụ ịfe m melụ I Ebee! Ijele erubego ọbụ mụ n'onye ga agba egwú eh? Ọbụdụ mụ n'onye ga-agba egwu oh Mụ na onye ga-agba egwu mụ Ijele mụ eru eh eh Theresa Onuora nọ mụ n'ekwu oh Onye oma m ji eje mbali n’ijele mụ eru eh O na ji mara mba nọ mụ na-agu nwanne oh Mụ na etinu egwu nu, mụ na onye ga agba egwú oh Onye ga agba eh Larry Gaaga gị ka egwu na-akpọ oh Onye oma m ji eje mbali n’ijele mụ eru eh Ijele ndị Igbo ka egwu na-akpọ oh Flavour nwa nne m n'ijele mụ n’eru eh Anyị ga aguzi egwu nweru ego na ajụ nwa nne oh Ijele erubego ọbụ mụ n'onye ga agba egwú eh? Igbo zuru ezu ka egwu na-akpọ oh Ndi oma m ji agbaru ghali n'ijele mụ eru eh Ezege ndị Igbo ka egwu na-akpọ oh Phyno ji egwu oh mụ na onye ga agba egwú oh Onye ga agba eh (Mix Monster) eeeh Ihe Onye nwe k'oji ana aka Ife dị mma dị mma Larry Gaaga, Theresa Onuora na-agụ egwu Egedege, Flavour na Phyno (Gaaga Music) Mana ndị be anyị sị na onye obula na alọ kalịlị ya anya ọ na eme gịnị? ọ na e kili ya e kili Ife Onye tụlụ ego ya abulo ụsa Afa m bụ Peter Edochie, and akpọ m Ebubedike
clip
Ton pseudo sera publié. Laisses les champs vide pour rester anonyme.
Soumettre
Modal title
×
Ajouter un média
Video URL?
(YouTube, Vimeo, Instagram, DailyMotion, Soundcloud)
×
Se souvenir de moi
Mot passe oublié
Connectes-toi
M'inscrire