AJOUTER PAROLES
Top 100
Sorties d'albums
artistes
Communauté
Espagnol
Portuguais
Anglais
Correction Paroles
Onye Ije
par
Phyno
Retour
Paroles
Splash Wavy Let me break it down like quadratic equation Yieh Onwebedi ihe ifu Ah Entertainment one, m'na asi umu nne m'na aga eko Eche n'ihe ochi Kita egwu'm n'ada ka ebube mmiri Zoro n'okochi Ndi iro ju n'ebe n'ile ha cho iji'm nme ihe ochi Asa n'onwekwanu ego oji azu ada onwekwanu ihe ochi M'we n'ada pu ije Sina akara aka mji bia uwa abughi na nkiti When they try to discourage you, nwanne gba ha nkiti Nke onye ma k'ona ako Onweghi madu ga eme ka'm kwu si se ako M'we daba eko Wu nye mmiri na garri I'm n'eche yaka oko Maha enwe di idea n'ebewu nka Now kita aku go'm egwu pa** ihe tinker kuru pan (Onye ije no) Abata go'm Abata go'm (Onye ije no) Abata go'm (Onye ije no) Mgbe m'furu n'mba Chi'm go si'm uzo Onye ije ama ngwa gi ihe nile anya furu n'uzo So, ka anyi hapu ihe bere n'abali k'oburu anu nta Maka mgbe m'bi doro ije ah Nwanne ike bu ta ta Nwata etoghi eto wara ogodo, ikuku kuo oburu ya Nwa okuko hapu nne ya Egbe bia oburu ya Mgbe m'putara ije ah Onwekwaranu onye'm ma Mana ehi n'enweghi odu okwa chi ya n'achu ya iji Ya mere chineke eji ghi ekwe na ewu ta'm igu n'isi Ijuo okenye oga agwa gina ije ana eje adiro easy Ndi si isi efe go azu Onye obula no zi'm n'azu Nwanne ga juo ese, obu'm u'nwa bu ihe ahia n'azu Them confused like Pentacost Got me speakin' in mother tongue You're just a minus So, don't try to feel among I no be Wizkid But I'm a Starboy Join the three wise men (han) (Yieh) And follow the star, boy Nwanne abia ro'm iti play Uhn Ji kere si aga agwa gi otu m'siri bido By then enwero kwa'm say Uhn But now I don pave the way Hey Thank God oburu kwa n'ike aka'm ka m'si aga Okwa chukwu du'm aga We sim Phyno aku gi dina akala aka gi Mana iga akwuwa aki gi oto m'obu ndi uwa asi gi n'tor Hey Look at me now Came from a jungle, now I run the town All of these haters, they wan run me down But I'm up in the sky, the reason why they fell Me, I been killin' them, killin' them Many music, I be beatin' them, drillin' them And when they see me pa** by, they'll be wishin' on me 'Cause I be like somethin' wey they never see See, see, see, see The man of the year that I be I proclaim announce further be And okwa ima n'uche m di n'ihe m'na eme eje si akamana ji Ata go'm afufu guo, rap n'azu zu'm Ona ewe gi iwe ajukwala'm ajuju All I want is cash And iti nye okwu te n'ime mmiri ihe ige enwete bu Splash Onwebedi ihe ifu August Pee wavy
clip
Ton pseudo sera publié. Laisses les champs vide pour rester anonyme.
Soumettre
Modal title
×
Ajouter un média
Video URL?
(YouTube, Vimeo, Instagram, DailyMotion, Soundcloud)
×
Se souvenir de moi
Mot passe oublié
Connectes-toi
M'inscrire