AJOUTER PAROLES
Top 100
Sorties d'albums
artistes
Communauté
Espagnol
Portuguais
Anglais
Correction Paroles
Gbo Gan Gbom (Une Soul)
par
Phyno
Retour
Paroles
Obu onye mere ihe na ada Nwanne oooooa eyii Obu onye mere ihe na ada Na nje ooooo na nje Nwa nnunu no ngigi egwu emewe Anyi ejee Anyi apuwa Ijele nwa n’igbo na egwu emewe Achara ugo nwanyi ngwa gbarum egwu Makana igbata ofuma egburu ewu Mbelede ka Eji ama dike oo eyi! Bicycle na enwero brake na agba ajo oso Anyi ejewe Anyi ejewe Abe aputara ihe emewe Abe aputara ana edege Imazi kwa na ihe erike Gbo ga gbom odi ufele Kiriri mgbom Anyi apari e Imana akwakoru buta ngwa N’ihe emewe mme me Gbo ga gbom mbo bo Kiriri mgbom Anyi apari e Imana anyi kwakoru puta Ngwa Ihe emewe mme me Inu the sound Iga eko go di Odicha ka Anyi adi Loco Akalube ekesiwe Rest in peace Sam Loco All I need is my choco Ka pia the beat ka obu motor First cla** n’ime ogbe Nwanne nga egosigi asambodo Aka na aku aka na gbam gbam Obere oge now ha nuwa ka m Muna men na ata ife aru ama Anyi zuko n’ugbo nkanu Dika ije yikwa silipon Dika nwata bu kwa king Kong dika Flavour nwa mama Lace gi a buta cupon N!gga illisong Anyi ga na apili ife Till dawn Imaro agba hepem Hekem To get u feel among Na njeee na njee Nwa nnunu no na ngigi egwu emewe Anyi ejewe Anyi apuwa Ijele nwa n’igbo na egwu emewe Achara ugo nwanyi Ngwa gbarum egwu Makana igbata ofuma egburu ewu Mbelede ka Eji ama dike oo eyi Bicycle na enwero brake na agba ajo oso Anyi ejewe Anyi ejewe Abe aputara ihe emewe Abe aputara ana edege Imazi kwa na ihe erike Chanting Na njeee na njee Nwa nnunu no na ngigi egwu emewe Anyi ejewe Anyi apuwa Ijele nwa n’igbo na egwu emewe Achara ugo nwanyi Ngwa gbarum egwu Makana igbata ofuma egburu ewu Mbelede ka Eji ama dike oo eyi Bicycle na enwero brake na agba ajo oso Anyi ejewe Anyi ejewee Abe aputara ihe emewe Abe aputara ana edege Imazi kwa na ihe erike Obu onye mere ihe na ada Obu onye mere ihe na ada Obu onye mere ihe na ada Obu onye mere ihe na ada
clip
Ton pseudo sera publié. Laisses les champs vide pour rester anonyme.
Soumettre
Modal title
×
Ajouter un média
Video URL?
(YouTube, Vimeo, Instagram, DailyMotion, Soundcloud)
×
Se souvenir de moi
Mot passe oublié
Connectes-toi
M'inscrire