AJOUTER PAROLES
Top 100
Sorties d'albums
artistes
Communauté
Espagnol
Portuguais
Anglais
Correction Paroles
Levels
par
Flavour
Retour
Paroles
Eh eh nwanne if it's a hit' Aká any? d? à Obodo ekwelugo oo Anyanwu achawago oo Anyi aputagooo Ife emebego I makwa onye i wu? (Mastaa) I makwa onye i wu? (Ibe) I makwa onye i wu? (Ibe) I makwa onye i wu? Nwoke na-apu oku Nwa n'ebe ebe Nwoke oma osiso Nya na nwa oma osiso Na we dey, na we dey Na we dey here Na we dey, na we dey Na we dey here I si ka o bulu, obulu ya Na we dey here Mens kwusu nnukwu ike Na we dey here (Ahee) I fugodi convoy anyi ji We bata obodo i nolu ofuma I nwekwaanu choice (Ahee) I fugodi package anyi ji We bata obodo i nolu ofuma I belu ebelu (Ahee) Security confirm I ma na udo na achinu I ma na mens bata obodo Anyi ka n'enene I ma na nde nde edee I ma na mmemme emewe Agbobi nwere omume eji eri ego Agu ji egbe I makwa onye i wu? O kpata o zuo ora (Obi Cubanaaa..) I makwa onye i wu? Onwa n'etiri ora I makwa onye i wu? Anyi don nwanne I makwa onye i wu? O jide o nye nwanne ya Nwoke na apu oku Nwa a na-ayo eze Nwa na-ebe ebe (E-money) Nwoke bu ebube ebube Nwoke oma osiso Iyawo na wa na wa Nya na nwa oma osiso (Ah yee, ah yeee) Factory fitted, full option, double silencer Ife a na-apia bu mpiawa azu nu Double condenser Ife anyi bu bu, odogwu odogwu Ike na ebube muo nso Aka anyi buzi nchawa nchawa Uda egbe ndi nso Ndi nku, ndi nku Ndi nku, ndi nku Ndi ike, ndi ike I hula men shiri ike? Ndi oma, ndi oma Ndi oma, ndi oma Ju some doubt osiso? Ah yee, ah yee A na m anukwanu ife A na m anukwanu ife A na m asikwanu ndo? Okwu abago n'ego Men na-eme na bundle Fa bialu ka izuogu Fa na-eme na cash Ofodu na-edezi cheque Ah heee I fugodi convoy anyi ji We bata obodo i nolu ofuma I nwekwaanu choice (Ahee) I fugodi package anyi ji We bata obodo i nolu ofuma I belu ebelu (Ahee) Security confirm I ma na udo na achinu I ma na mens bata obodo Anyi ka n'enene I ma na nde nde edee I ma na mmemme emewe Agbobi nwere omume eji eri ego Agu ji egbe I makwa onye i wu? Anderson Obiagwu I makwa onye i wu? Aka ekpuchi onwa n'igbo I makwa onye i wu? Dr Eze Mmuo I makwa onye i wu? Nwoke di ebube ebube Nwoke na-apu oku Legend nwanne Nwa na-ebe ebe Onye mpiawa azu Nwoke oma osiso Ome mma na ojoto Nya na nwa oma osiso Ah yee, ah yee Factory fitted, full option, double silencer Ife a na-apia bu mpiawa azu nu Double condenser Ife anyi bu bu, odogwu odogwu Ike na ebube muo nso Aka anyi buzi nchawa nchawa Uda egbe ndi nso Obodo ekwelugo oo Anyanwu achawago oo Anyi aputagooo Ife emebego I makwa onye i wu?
clip
Ton pseudo sera publié. Laisses les champs vide pour rester anonyme.
Soumettre
Modal title
×
Ajouter un média
Video URL?
(YouTube, Vimeo, Instagram, DailyMotion, Soundcloud)
×
Se souvenir de moi
Mot passe oublié
Connectes-toi
M'inscrire