ENVIAR LETRAS
Top 100
Lanzamientos de álbumes
Artistas
Comunidade
Francés
Portuguese
Inglés
Corrección Letra
Egbon
par
Phyno
Regreso
Letra
Master Yeah Nwa, Onwe ka odi Nwa bia na level anyi ma ebi ị no Wepu aka na cable ọ n'ada oku Kupulu di mata n'o di oke onu Pasa, okwa ife'm n'eribu ka ịji eme ọnụ Ọ kwa nwa ị na anwụrụ ka'm n'añu onu Ya ka ị ji akụ'm anya ka ọ my fault Nwa pasa godi ka'm buo gi ọlụ Osi'm Egbon!! Ị mana ị bu senior man Egbon M taa gi ife(Egbon) A bụrọ'm a minute man(Egbon) Ọ sịm Egbon!! Ị mana ị bu senior man (Egbon) M pia gi oku (Egbon) Ọ chọrọ one minute man Egbon Brother sunny onye ụlụani Phyno fino onye ụlụani Aunty shade onye ụlụani Masterkraft Eze ụlụani Face down ass up Nọ lụ mu n'ụkwụ ka laptop Face down back up Salụ mele nwoke bankrupt Ị na apali'm ka pilot Ọ kwa onye nwe ulo bu landlord M si ya ọ msi na azu, osi'm why not? O hitibelumhigh note Osi'm Egbon!! Ị mana ị bu senior man Egbon M taa gi ife(Egbon) A bụrọ'm a minute man(Egbon) Ọ sịm Egbon!! Ị mana ị bu senior man (Egbon) M pia gi oku (Egbon) Ọ chọrọ one minute man Egbon Brother sunny onye ụlụani Phyno fino onye ụlụani Aunty shade onye ụlụani Masterkraft Eze ụlụani Nwa, Onwe ka odi Nwa bia na level anyi ma ebi ị no Wepu aka na cable ọ n'ada oku Kupulu di mata n'o di oke onu Pasa, okwa ife'm n'eribu ka ịji eme ọnụ Ọ kwa nwa ị na anwụrụ ka'm n'añu onu Ya ka ị ji akụ'm anya ka ọ my fault Nwa pasa godi ka'm buo gi ọlụ Osi'm Egbon!! Ị mana ị bu senior man Egbon M taa gi ife(Egbon) A bụrọ'm a minute man(Egbon) Ọ sịm Egbon!! Ị mana ị bu senior man (Egbon) M pia gi oku (Egbon) Ọ chọrọ one minute man Egbon Brother sunny onye ụlụani Phyno fino onye ụlụani Aunty shade onye ụlụani Masterkraft Eze ụlụani Master
videoclip
Tu nombre será publicado. Deje los campos en blanco para permanecer en el anonimato.
Enviar
Modal title
×
Insertar medios
Video URL?
(YouTube, Vimeo, Instagram, DailyMotion, Soundcloud)
×
Recuérdame
Contraseña perdida
Conectarte
Registrarse