SUBMIT LYRICS
Top 100
Album releases
artists
Community
French
Spanish
Portuguese
Correction Lyrics
Mkpotu
by
Phyno
Back
Lyrics
Nwanne onye bia ilesigi akpawa Si a hommie that’s a no no I na formu badder ha ga likpwa gi ka aticha Little hommie that’s a no no Crew all black Onye no the place Now im looking like the po po Emesia anyi ga ewe Emesia anyi ga ewe Nwanne uwa e here Anyi ga eme ezigbo mkpotu Anyi ga, anyi ga, eme ezigbo mkpotu Anyi ga eme ezigbo mkpotu Anyi ga, anyi ga, eme ezigbo mkpotu Heh Anyi ga eme ezigbo mkpotu Anyi ga, anyi ga, eme ezigbo mkpotu Hеh Anyi ga eme ezigbo mkpotu Anyi ga, anyi ga, еme ezigbo mkpotu Heh f**k boy Tough boy She dey looking at me When im getting money Busy stunting all these f**k boys Iga beat in all these lunch boy Every year im on this cupboard Boysi na kwutosi Men ana kupkoli Nwanne parki well make I hear word n***ers be talking about you Im really all that Mgbe I gbagam na aja Manu na I must to bounce back I dey hustle for money Why n***ers be acting funny And every record that I made I just wanna top that Loooo Ha ga eyekwa gi oso Okwa m gbido unu asi na mbwaka ozo Maka iyalugodu puta Ha ga gbakpa gi oto Ko di mu Ha ga dakwa gi Ibo Nwanne onye bia ilesigi akpawa Si a hommie that’s a no no I na formu badder ha ga likpwa gi ka aticha Little hommie that’s a no no Crew all black Onye no the place Now im looking like the po po Emesia anyi ga ewe Emesia anyi ga ewe Nwanne uwa e here Anyi ga eme ezigbo mkpotu Anyi ga, anyi ga, eme ezigbo mkpotu Anyi ga eme ezigbo mkpotu Anyi ga, anyi ga, eme ezigbo mkpotu Heh Anyi ga eme ezigbo mkpotu Anyi ga, anyi ga, eme ezigbo mkpotu Heh Anyi ga eme ezigbo mkpotu Anyi ga, anyi ga, eme ezigbo mkpotu Heh Nekwa ndi kpogbulu na o fulu efu Now welcome me back Ka mabu sweetheart gi fulu efu Nti am di bad ka ukuku kulu eku Unu bule ebulu Di soft ka ube lule ule Na treatelamu bad ka onye na se ogbelebu typhoid Ndi jolumu njo na dashizie mu iPod Hajolomunu anwuzina the shipi ga toro Maka m gote mmanya wuru Now am the sh*t ka cardboard Uwa nine na mfulu na imo Phyno no nu, mna kuzi na limo Mna zu ka casino Nna na o gbuniego kibwilo Nogilim head I go bu ilo Mana o gwakalam mgbe mne le bread Yo form ma na villo Respect Never disrespect my conglomerate My flow stays articulate Mana mu na nmadu aburo mate Hustlem awelu weight Yemu ego or anyi me mkpotu ko bu Ndi-ori na ku uzo na gate Nwanne onye bia ilesigi akpawa Si a hommie that’s a no no I na formu badder ha ga likpwa gi ka aticha Little hommie that’s a no no Crew all black Onye no the place Now im looking like the po po Emesia anyi ga ewe Emesia anyi ga ewe Nwanne uwa e here Anyi ga eme ezigbo mkpotu Anyi ga, anyi ga, eme ezigbo mkpotu Anyi ga eme ezigbo mkpotu Anyi ga, anyi ga, eme ezigbo mkpotu Heh Anyi ga eme ezigbo mkpotu Anyi ga, anyi ga, eme ezigbo mkpotu Heh Anyi ga eme ezigbo mkpotu Anyi ga, anyi ga, eme ezigbo mkpotu Heh I am not the one you wanna f**k with If you ever run with faties One day make chukwu di ime I am on another kind of level Nwanne gwa these rappers ka afo ime Ono unu ma ihe na zu na afia Maka isi na ibu anumanu Ye mesikacha bullsh*t A na ko nene, nwanne Ina ko na ana Nokata buli okpa na ana Just to nyesam the real sh*t Nwanne I hapu garri na mazi owo (yo owo) Ineme promo (promo) Anyi nata money Ha nata korosi ji mu ugwo Nwanne odikwa I na gbwe ogu Agilim watch mana aweromu time I'm doing fine Agboki nolu ogbe I was meant to send left behind (pooo)
music video
Your name will be published. Leave fields blanks to remain anonymous.
Submit
Modal title
×
Insert media
Video URL?
(YouTube, Vimeo, Instagram, DailyMotion, Soundcloud)
×
Remember me
Lost password
Sign in
Register